Sunday, April 20, 2014

Phyno - Chibuzo lyrics

Song Title: Chibuzo

Artist : Phyno Ft Stormrex

Album: N.G.N.G


(Stormrex)
Oti, Oyo, Oyo, Oti Eh heh , Onwere Akuko ncholu ikolu unu, Ka unu ma,  onweru nwoke na aha ya bu chibuzo, o welu uboshi nna...


 (Phyno)
Chibuzo, Real name , no Gimmicks ,
They say, Chibuzo, now i put it on my lyrics, i am chibuzo.
mommy onya na akpom.

(Stormrex)
Bia idi kea sure no nwa nwanyi, nwoke a bu ifa.

(Phyno)
ahhh, all i had was a dream, had a little fate, win, i rein supreme.
riding in my city, ihe nna anya bu boris
and then anyi na act ti film, nna act ti chuck norris, ehh

Chibuzo, Real name, No Gimmicks
They say chibuzo, nna agafe na ogbe mu ha akpo mu, chi chi
phyno phyno key way

oro nwoke ocha a gana nike boys bu iha

(Phyno)
O mmu a. Oburo so na Nike boys, ogakwam mu na M.I.C ebe my guyz gwam na one day
nga eh blowzi ka I.C weh developue my skillz , mmua chocho na U.C and everyday
na dining hall nna aku beans na neu table. school gbasa nje kwado je lesson na ogba.
ma ego bus adiro nwelu ukwu weh si ime afia bakpa ahh
 oge nno J.S nna achu umu asa S.S oburo ta nwanne ihe dim na ime di Excess.


Chibuzo, Real name no gimmicks, they say chibuzo

Bia odika iwero respect, idiot
chibuzo nga ha amagi ezigbo ula  ida ekene mmadu

ifuro ka odika utu ocha hahaha otu mmanu agabe


childhoodu mu di crazy ma di very interesting. mmu wa bu akpa ntiko.
Onwero onye ma na mu bu di next thing. looking in my life today
i see that i am a blessing. ika na eche pen and pad  ka iwe mmutazie this lesson
already big still they call me the next victim.
agba gom nbo and chineke nna picked me. isi na the best things in life are free
mana onwero ihe di free, even ma na freetown.

Chibuzo, real name no gimmicks. they say chibuzo
eh mpa onye na akpom
chibuzo
anom ebe a
onwedikwa ihe ina alu na uno a, ne ragi  welu ka iga salu mu motto osiso osiso
ooooo mmmmm oga obuna ka na ezigo du mmadu ozi nna hapu numu kam gba ball
okunene passia ball passia ball ahhhh kedu idi ihe bu iha sef
everyday ana  na na na nna abia  nna abia daddy nna abia

(Stormrex)
So okwa ka ohu bu nwoke mana  dolu buru mmadu tifuo koro awantilo solu uzo okokwa raya gbago enu okokwa raya gbada
so okwa ya, akuko mu, agwu kwa nu



No comments:

Post a Comment